Chinelo Okparanta: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
Rescuing 1 sources and tagging 0 as dead.) #IABot (v2.0.9.5 |
Rescuing 1 sources and tagging 0 as dead.) #IABot (v2.0.9.5 |
||
Ahiri 11: | Ahiri 11: | ||
lọgụ ihe nriteya Akblọgụ nke ụkọ, na Mahadu, blọọgụ Mmemme Writing International . <ref>{{Cite web|title=Books to read and see. Under the Udala Trees by Chinelo Okparanta.|url=https://www.coachabilityfoundation.org/post/books-to-read-and-see-under-the-udala-trees-by-chinelo-okparantae281a0|author=Munllonch|first=Montse Domínguez i|date=2019-07-11|work=misitio|language=en|accessdate=2020-05-28}}</ref> Okparanta enweela mkpakọrịta ma ọ bụ nkuzidịkaaọkammụta nleta na Mahadum nke Iowa, Mahadum Colgate, Mahadum Purdue, College City College of New York, na Mahadum Columbia . <ref>{{Cite web|title=New Voices in Fiction Reading by Chinelo Okparanta {{!}} UChicago Arts {{!}} The University of Chicago|url=https://arts.uchicago.edu/event/new-voices-fiction-reading-chinelo-okparanta|work=arts.uchicago.edu|accessdate=2020-05-28}}</ref> Ọ bụ ọkammụtarọfesasụsụnbekee ya na nke ide akụkọ ifo l ifo) na Mahadum Bucknell, ebe ọ otu onye n'ime ndị na-eme nyocha na ngalaba bụkwa C. Graydon & Mary E. Rmawbụrụkwa ọkammụta nke odee abụ na ode ihe okike nke yana Margaret Hollinsheaitinafọ g ruo 2021. Ugbu aosote ọkammụta nrịtasụsụ a nke bekee na onymgbazismemideeihe okike i'ụlọiakwụkwọ ng na Swarthmore College . <ref>{{Cite web|title=Swarthmore College Bulletin - Course Catalog. English Literature.|url=https://catalog.swarthmore.edu/preview_program.php?catoid=7&poid=263|accessdate=2021-07-07}}</ref> |
lọgụ ihe nriteya Akblọgụ nke ụkọ, na Mahadu, blọọgụ Mmemme Writing International . <ref>{{Cite web|title=Books to read and see. Under the Udala Trees by Chinelo Okparanta.|url=https://www.coachabilityfoundation.org/post/books-to-read-and-see-under-the-udala-trees-by-chinelo-okparantae281a0|author=Munllonch|first=Montse Domínguez i|date=2019-07-11|work=misitio|language=en|accessdate=2020-05-28}}</ref> Okparanta enweela mkpakọrịta ma ọ bụ nkuzidịkaaọkammụta nleta na Mahadum nke Iowa, Mahadum Colgate, Mahadum Purdue, College City College of New York, na Mahadum Columbia . <ref>{{Cite web|title=New Voices in Fiction Reading by Chinelo Okparanta {{!}} UChicago Arts {{!}} The University of Chicago|url=https://arts.uchicago.edu/event/new-voices-fiction-reading-chinelo-okparanta|work=arts.uchicago.edu|accessdate=2020-05-28}}</ref> Ọ bụ ọkammụtarọfesasụsụnbekee ya na nke ide akụkọ ifo l ifo) na Mahadum Bucknell, ebe ọ otu onye n'ime ndị na-eme nyocha na ngalaba bụkwa C. Graydon & Mary E. Rmawbụrụkwa ọkammụta nke odee abụ na ode ihe okike nke yana Margaret Hollinsheaitinafọ g ruo 2021. Ugbu aosote ọkammụta nrịtasụsụ a nke bekee na onymgbazismemideeihe okike i'ụlọiakwụkwọ ng na Swarthmore College . <ref>{{Cite web|title=Swarthmore College Bulletin - Course Catalog. English Literature.|url=https://catalog.swarthmore.edu/preview_program.php?catoid=7&poid=263|accessdate=2021-07-07}}</ref> |
||
Nchịkọta nkenke akụkọ so na akụkọ mpụta mbụ ya, ''Obi Ụtọ, Dị ka Mmiri'' (Granta Books na Houghton Miffin Harcourt ), bụ nke a gụnyere n'afọ 2013 maka Frank O'Connor International Short Story Award, <ref>{{Cite web|title=Chinelo Okparanta: Interview|url=https://mosaicmagazine.org/chinelo-okparanta-interview/|authorlink=Nicole Dennis-Benn|first=Nicole Y.|author=Dennis-Benn|date=2014-07-22|work=Mosaic Literary Magazine|language=en-US|accessdate=2020-05-29}}</ref> ọ ruru na agba nke ikpeazụ n'afọ 2014 maka ihe nrite New York Public Library Young Lions Award, <ref>{{Cite web|title=Poetry and Prose February 20 {{!}} University of Houston Libraries|url=https://libraries.uh.edu/about/news/poetry-and-prose-february-20/|author=Services|first=UH Libraries Web|language=en|accessdate=2020-05-29}}</ref> wee nweta 2014 Lambda Literary Award for Lesbian Fiction . <ref>{{Cite web|author=[[Ron Charles (critic)|Charles, Ron]]|url=https://www.washingtonpost.com/blogs/style-blog/wp/2014/06/02/lambda-literary-awards/|title=Lambda Awards honor best lesbian, gay, bisexual and transgender books|work=[[The Washington Post]]|date=June 2, 2014}}</ref> Ahọpụtala ya maka mkpakọrịta ndị nka na United States <ref>{{Cite web|title=Chinelo Okparanta|url=https://pen.org/user/chinelookparanta/|date=2014-03-07|work=PEN America|language=en|accessdate=2020-05-29}}</ref> ma bụrụ onye ruru na agba nke ikpeazụ na Rolex Mentor na Protegé Arts Initiative in Literature n'afọ 2014.<ref>{{Cite web|title=Lambda Literary Leadership Archives {{!}} Lambda Literary|url=https://www.lambdaliterary.org/team_member_position/lambda-literary-leadership/|language=en|accessdate=2020-05-29}}</ref> Ihe nkwanye ùgwù ndị ọzọ gụnyere ihe nrite Society of Midland Authors (maka onye ruru na agba nke ikpeazụ nke afọ 2013), <ref>{{Cite web|title=Celebrated young author to speak at PSU|url=https://pittstate.edu/news/2014/10/celebrated-young-author-to-speak-at-psu.html|work=pittstate|language=en|date=October 7, 2014|accessdate=2020-05-29}}</ref> ihe nrite Caine Prize for African Writing (maka onye ruru na agba nke ikpeazụ nke afọ 2013), na ihe nrite ndị ọzọ. <ref>{{Cite web|author=Brown, Keira|archiveurl=https://web.archive.org/web/20130821121727/http://forbookssake.net/2013/07/16/the-missing-women-of-the-caine-prize/|url=http://forbookssake.net/2013/07/16/the-missing-women-of-the-caine-prize/|title=The Missing Women of the Caine Prize|work=For Books' Sake|date=July 16, 2013|archivedate=February 7, 2022}}</ref> |
Nchịkọta nkenke akụkọ so na akụkọ mpụta mbụ ya, ''Obi Ụtọ, Dị ka Mmiri'' (Granta Books na Houghton Miffin Harcourt ), bụ nke a gụnyere n'afọ 2013 maka Frank O'Connor International Short Story Award, <ref>{{Cite web|title=Chinelo Okparanta: Interview|url=https://mosaicmagazine.org/chinelo-okparanta-interview/|authorlink=Nicole Dennis-Benn|first=Nicole Y.|author=Dennis-Benn|date=2014-07-22|work=Mosaic Literary Magazine|language=en-US|accessdate=2020-05-29}}</ref> ọ ruru na agba nke ikpeazụ n'afọ 2014 maka ihe nrite New York Public Library Young Lions Award, <ref>{{Cite web|title=Poetry and Prose February 20 {{!}} University of Houston Libraries|url=https://libraries.uh.edu/about/news/poetry-and-prose-february-20/|author=Services|first=UH Libraries Web|language=en|accessdate=2020-05-29|archivedate=2020-10-24|archiveurl=https://web.archive.org/web/20201024061257/https://libraries.uh.edu/about/news/poetry-and-prose-february-20/}}</ref> wee nweta 2014 Lambda Literary Award for Lesbian Fiction . <ref>{{Cite web|author=[[Ron Charles (critic)|Charles, Ron]]|url=https://www.washingtonpost.com/blogs/style-blog/wp/2014/06/02/lambda-literary-awards/|title=Lambda Awards honor best lesbian, gay, bisexual and transgender books|work=[[The Washington Post]]|date=June 2, 2014}}</ref> Ahọpụtala ya maka mkpakọrịta ndị nka na United States <ref>{{Cite web|title=Chinelo Okparanta|url=https://pen.org/user/chinelookparanta/|date=2014-03-07|work=PEN America|language=en|accessdate=2020-05-29}}</ref> ma bụrụ onye ruru na agba nke ikpeazụ na Rolex Mentor na Protegé Arts Initiative in Literature n'afọ 2014.<ref>{{Cite web|title=Lambda Literary Leadership Archives {{!}} Lambda Literary|url=https://www.lambdaliterary.org/team_member_position/lambda-literary-leadership/|language=en|accessdate=2020-05-29}}</ref> Ihe nkwanye ùgwù ndị ọzọ gụnyere ihe nrite Society of Midland Authors (maka onye ruru na agba nke ikpeazụ nke afọ 2013), <ref>{{Cite web|title=Celebrated young author to speak at PSU|url=https://pittstate.edu/news/2014/10/celebrated-young-author-to-speak-at-psu.html|work=pittstate|language=en|date=October 7, 2014|accessdate=2020-05-29}}</ref> ihe nrite Caine Prize for African Writing (maka onye ruru na agba nke ikpeazụ nke afọ 2013), na ihe nrite ndị ọzọ. <ref>{{Cite web|author=Brown, Keira|archiveurl=https://web.archive.org/web/20130821121727/http://forbookssake.net/2013/07/16/the-missing-women-of-the-caine-prize/|url=http://forbookssake.net/2013/07/16/the-missing-women-of-the-caine-prize/|title=The Missing Women of the Caine Prize|work=For Books' Sake|date=July 16, 2013|archivedate=February 7, 2022}}</ref> |
||
Nkenke akụkọ ya akpọrọ "Fairness" bụ nke a gụnyere na PEN/O. Henry Prize Akụkọ, n'etiti nkenke akụkọ iri abụọ dị elu nke afọ 2014. <ref>[https://www.randomhouse.com/anchor/ohenry/spotlight/okparanta.html "The O. Henry Prize Stories | Chinelo Okparanto"], ''Author Spotlight'', Random House.</ref> |
Nkenke akụkọ ya akpọrọ "Fairness" bụ nke a gụnyere na PEN/O. Henry Prize Akụkọ, n'etiti nkenke akụkọ iri abụọ dị elu nke afọ 2014. <ref>[https://www.randomhouse.com/anchor/ohenry/spotlight/okparanta.html "The O. Henry Prize Stories | Chinelo Okparanto"], ''Author Spotlight'', Random House.</ref> |
Kuwaria shi mgbe 16:59, 25 Eprel 2024
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 1981 |
Ebe ọmụmụ | Ugwu Ọcha |
Ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo |
onye were ọrụ | Southern New Hampshire University |
ebe agụmakwụkwọ | Pennsylvania State University, Rutgers University |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
Ọrụ ama ama | Under the Udala Trees |
Ihe nrite | Lambda Literary Award |
webụsaịtị | http://www.chinelookparanta.com/ |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Chinelo Okparanta (a mụrụ n'afọ 1981) bu onye Naijiria-Amerika bụrụkwa onye ode akwukwo na ode akwụkwọ di nkenke . [1] A mụrụ ya na Port Harcourt, Nigeria, ebe a nọrọ zụlite ya [2] ruo mgbe ọ dị afọ iri, bụ mgbe ya na ezinụlọ ya kwagara United States . [3]
Ndụ Mmalite[dezie | dezie ebe o si]
Chinelo Okparanta bụ onye a mụrụ na Port Harcourt, nke obodo Naijiria , ma mgbe ọ dị afọ iri, ya na ezinụlọ ya kwagara obodo Amerịka. Ọ gụrụ akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ Pennsylvania State University ( Schreyer Honors College ), Mahadum Rutgers ya na Iowa Writers' Workshop . [2]
Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]
Okparanta ebipụtala nkenke akụkọ mbipụta nke gụnyere Granta, [4] New Yorker, Tin House, The Kenyon Review, The Southern Review, TriQuarterly, Njikọ, Subtropics na The Coffin Factory . Edemede ya apụtala na blọgụ nke AGNI,
lọgụ ihe nriteya Akblọgụ nke ụkọ, na Mahadu, blọọgụ Mmemme Writing International . [5] Okparanta enweela mkpakọrịta ma ọ bụ nkuzidịkaaọkammụta nleta na Mahadum nke Iowa, Mahadum Colgate, Mahadum Purdue, College City College of New York, na Mahadum Columbia . [6] Ọ bụ ọkammụtarọfesasụsụnbekee ya na nke ide akụkọ ifo l ifo) na Mahadum Bucknell, ebe ọ otu onye n'ime ndị na-eme nyocha na ngalaba bụkwa C. Graydon & Mary E. Rmawbụrụkwa ọkammụta nke odee abụ na ode ihe okike nke yana Margaret Hollinsheaitinafọ g ruo 2021. Ugbu aosote ọkammụta nrịtasụsụ a nke bekee na onymgbazismemideeihe okike i'ụlọiakwụkwọ ng na Swarthmore College . [7]
Nchịkọta nkenke akụkọ so na akụkọ mpụta mbụ ya, Obi Ụtọ, Dị ka Mmiri (Granta Books na Houghton Miffin Harcourt ), bụ nke a gụnyere n'afọ 2013 maka Frank O'Connor International Short Story Award, [8] ọ ruru na agba nke ikpeazụ n'afọ 2014 maka ihe nrite New York Public Library Young Lions Award, [9] wee nweta 2014 Lambda Literary Award for Lesbian Fiction . [10] Ahọpụtala ya maka mkpakọrịta ndị nka na United States [11] ma bụrụ onye ruru na agba nke ikpeazụ na Rolex Mentor na Protegé Arts Initiative in Literature n'afọ 2014.[12] Ihe nkwanye ùgwù ndị ọzọ gụnyere ihe nrite Society of Midland Authors (maka onye ruru na agba nke ikpeazụ nke afọ 2013), [13] ihe nrite Caine Prize for African Writing (maka onye ruru na agba nke ikpeazụ nke afọ 2013), na ihe nrite ndị ọzọ. [14]
Nkenke akụkọ ya akpọrọ "Fairness" bụ nke a gụnyere na PEN/O. Henry Prize Akụkọ, n'etiti nkenke akụkọ iri abụọ dị elu nke afọ 2014. [15]
Obi Ụtọ, Dị ka Mmiri bụ ndị nchịkọta akụkọ họrọ maka Nyocha Akwụkwọ New York Times na Septemba 20, 2013. [16] Edepụtara mkpokọta ahụ dị ka otu n'ime akụkọ ifo nke Africa kacha mma nke The Guardian nke afọ 2013, [17] ekwuputara dị ka onye ruru na agba nke ikpeazụ maka ihe nrite Etisalat nke Naijiria maka akwụkwọ edemede n'ọnwa Disemba afọ 2014. [18] [19]
Akwụkwọ akụkọ mbụ ya, N'okpuru Osisi Udala, bụ nke ebipụtara na 2015. Onye nyocha New York Times kpọrọ Okparanta “onye ode akwụkwọ mara mma na nke ziri ezi”, [20] The Guardian (UK) kọwara akwụkwọ ahụ dị ka "akwụkwọ akụkọ na-adọrọ adọrọ banyere nwa agbọghọ nwere mmasị na ụmụ nwaanyị ibe ya tolitere na Naijiria n'oge agha obodo Nigeria ... " n'ime nkea ". . . Okparanta kọwara nke ọma etu a ga-esi nwee nhazi n'etiti akụkọ ịhụnanya na akụkọ agha." [21]
N'okpuru Osisi Udala bụ Nhọrọ Ndị nchịkọta akụkọ Nleba Akwụkwọ New York Times [22] yana nke ahọpụtara maka ihe nrite Kirkus Reviews gbasara ide akụkụ ifo nke afọ 2015. [23] Otu n'ime NPR 's "Akwụkwọ kacha mma afọ 2015", ọ bụkwa "akwụkwọ" kacha mma" nke Buzzfeed, The Wall Street Journal, The Millions, Bustle, Shelf Awareness, and Publishers Lunch [24] ma bụrụkwa nke "a kasị atụ anya" ndepụta, n'etiti ndị ọzọ. . Edepụtara ya ogologo oge maka ihe nrite Center for Fiction First Novel Prize, nke afọ 2015[25] họpụtara maka ihe nrite NAACP Image Award n'afọ 2016 maka akwụkwọ akụkọ ifo pụrụ iche , [26] a họpụtara ya maka ihe nrite Hurston-Wright Legacy Award n'afọ 2016 nke akụkọ ifo, [27] onye ruru na agba nke ikpeazụ maka ihe nrite ndị odee Bipụta Triangle ( Ferro-Grumley Award ), [28] ọkara ikpeazụ maka ihe nrite VCU Cabell First Novelist Award afọ 2016, [29] depụtara ogologo oge maka ihe nriteChautauqua Prize nke afọ 2016, wee nweta ihe nrite 2016 Lambda Literary Award na katigori akụkụ ifo gbasara ndị nwanyị na nwanyi . [30]
N'okpuru osisi Udala tụrụ ugo n'afọ 2016 maka ihe nrite na akụkọ ifo nke Jessie Redmon Fauset Award [31] ma bụrụ nhọrọ afọ 2017 maka Amelia Bloomer Project American Library Association . [32]
N'afọ 2017, Okparanta nwetara ihe nrite nturu ugo nrịbama Triangle nke 2016 Betty Berzon Emerging Writer . [33] N'okpuru osisi Udala bụ nke e depụtara maka International Dublin Literary Award nke afọ 2017. [34]
Pulse nke Naijiria kpọrọ akwụkwọ a bụ n'okpuru osisi Udala aha dịka otu n'ime akwụkwọ iri pụtara ìhè nke Naijiria maka afọ 2015. [35] YNaija depụtara ya dị ka otu n'ime akwụkwọ iri kachasị ama ama nke 2015. [36] Afridiaspora depụtara ya dị ka otu n'ime akwụkwọ akụkọ Afrịka kacha mma nke 2015. [37]
N'ọnwa nke anọ afọ 2017, Granta họpụtara Okparanta maka otu oge n'ime afọ iri Best of Young American Novelists list. [38] [39]
Edemede ya "Trump na klas" ka a gụnyere na anthology New Daughters of Africa, nke Margaret Busby deziri n'afọ 2019. [40]
Akwụkwọ akụkọ[dezie | dezie ebe o si]
- Obi ụtọ, dị ka mmiri (mkpokọta akụkọ dị nkenke ), 2013
- N'okpuru osisi Udala (akwụkwọ akụkọ), 2015
Edemsibia[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Mythili Rao, "Chinelo Okparanta: Champion of the Stifled". The Daily Beast, August 19, 2013.
- ↑ 2.0 2.1 Rae Winkelstein-Duveneck, "Religion, The Bible, and Personal Morality: An Interview with Chinelo Okparanta", The Iowa Review, March 19, 2013.
- ↑ Ligaya Mishan, "How She Left: 'Happiness, Like Water,' by Chinelo Okparanta" (review), The New York Times Book Review, September 15, 2013.
- ↑ Chinelo Okparanta (en-US). Granta. Retrieved on 2020-05-28.
- ↑ Munllonch (2019-07-11). Books to read and see. Under the Udala Trees by Chinelo Okparanta. (en). misitio. Retrieved on 2020-05-28.
- ↑ New Voices in Fiction Reading by Chinelo Okparanta | UChicago Arts | The University of Chicago. arts.uchicago.edu. Retrieved on 2020-05-28.
- ↑ Swarthmore College Bulletin - Course Catalog. English Literature.. Retrieved on 2021-07-07.
- ↑ Dennis-Benn (2014-07-22). Chinelo Okparanta: Interview (en-US). Mosaic Literary Magazine. Retrieved on 2020-05-29.
- ↑ Services. Poetry and Prose February 20 | University of Houston Libraries (en). Archived from the original on 2020-10-24. Retrieved on 2020-05-29.
- ↑ Charles, Ron (June 2, 2014). Lambda Awards honor best lesbian, gay, bisexual and transgender books. The Washington Post.
- ↑ Chinelo Okparanta (en). PEN America (2014-03-07). Retrieved on 2020-05-29.
- ↑ Lambda Literary Leadership Archives | Lambda Literary (en). Retrieved on 2020-05-29.
- ↑ Celebrated young author to speak at PSU (en). pittstate (October 7, 2014). Retrieved on 2020-05-29.
- ↑ Brown, Keira (July 16, 2013). The Missing Women of the Caine Prize. For Books' Sake. Archived from the original on February 7, 2022.
- ↑ "The O. Henry Prize Stories | Chinelo Okparanto", Author Spotlight, Random House.
- ↑ Mishan. "How She Left", The New York Times, 2013-09-13. Retrieved on 2020-05-29. (in en-US)
- ↑ Afritorial. "Best African fiction of 2013", The Guardian, 2013-12-17. Retrieved on 2020-05-29. (in en-GB)
- ↑ Sam-Duru (2015-03-11). Who wins Etisalat Prize for Literature 2014? (en-US). Vanguard News. Retrieved on 2020-05-29.
- ↑ "Candidates announced for Etisalat Prize for Literature", The Nation, December 14, 2014.
- ↑ Carol Anshaw, "'Under the Udala Trees,' by Chinelo Okparanta" (Sunday Book ), The New York Times, October 23, 2015.
- ↑ Anjali Enjeti, "Under the Udala Trees by Chinelo Okparanta review – love in the time of Biafra", The Guardian, September 24, 2015.
- ↑ (2015-09-22) Under the Udala Trees (in en-gb). ISBN 978-0-544-00336-1.
- ↑ The New Yorker (September 14, 2018). The 2018 National Book Awards Longlist: Fiction (en). The New Yorker. Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ Publishers Lunch, Favorite Books of 2015, From the News Editor
- ↑ Clift. Under the Udala Trees: A Novel. www.nyjournalofbooks.com. Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ Africa's Young Literary Stars (en-US). The Single Story Foundation (2016-08-15). Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ Hurston/Wright Foundation | Hurston/Wright Foundation Announces 2016 Legacy Awards (en-US). Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ The Ferro–Grumley Awards (en-US). The Publishing Triangle. Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ 2016 News | First Novelist Semifinalists 2016 | VCU Libraries. www.library.vcu.edu. Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ Award Winners | Oakland Public Library. oaklandlibrary.org. Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ Clarke's Books. www.clarkesbooks.co.za. Archived from the original on 2020-02-24. Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ 2018 Permafrost Book Prize in Fiction – Permafrost Magazine (en-US). Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ York. Chinelo Okparanta (en). Carnegie Corporation of New York. Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ Under the Udala Trees | 2017 shortlist! (en-US). International Dublin Literary Award. Retrieved on 2020-05-30.
- ↑ "10 outstanding Nigerian books for this year", Pulse, December 16, 2015.
- ↑ Wilfred Okichie, "#YNAIJA2015REVIEW: THE FISHERMEN, BLACKASS, UNDER THE UDALA TREE… THE 10 MOST NOTABLE BOOKS OF 2015", YNaija, December 13, 2015.
- ↑ Tolu Daniel, "The Afridiaspora List – The Best African Novels of 2015", Afridiaspora, December 22, 2015.
- ↑ "Granta 139: Best of Young American Novelists 3", Granta, Spring 2017.
- ↑ "Granta's list of the best young American novelists", The Guardian, April 26, 2017.
- ↑ Delgado (May 6, 2019). "New Daughters of Africa: An International Anthology of Writing by Women of African Descent". New York Journal of Books.